Ọpụpụ 30:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Onye ọ bụla n’ime ndị e debara aha ha n’akwụkwọ, malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe, ga-enye Jehova onyinye.+
14 Onye ọ bụla n’ime ndị e debara aha ha n’akwụkwọ, malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe, ga-enye Jehova onyinye.+