Ọpụpụ 14:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee ruo n’oge nche ụtụtụ na Jehova si n’ogidi ọkụ na nke ígwé ojii+ ahụ lepụ anya lee ndị agha Ijipt, o wee tinye ndị agha Ijipt n’ọgba aghara.+ Ọpụpụ 40:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ígwé ojii+ wee malite ikpuchi ụlọikwuu nzute, ebube Jehova wee jupụta n’ụlọikwuu ahụ. Nehemaya 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụkwa ogidi ígwé ojii ka i ji duo ha n’ehihie,+ jirikwa ogidi ọkụ duo ha n’abalị,+ inye ha ìhè+ n’ụzọ ha kwesịrị iso.
24 O wee ruo n’oge nche ụtụtụ na Jehova si n’ogidi ọkụ na nke ígwé ojii+ ahụ lepụ anya lee ndị agha Ijipt, o wee tinye ndị agha Ijipt n’ọgba aghara.+
12 Ọ bụkwa ogidi ígwé ojii ka i ji duo ha n’ehihie,+ jirikwa ogidi ọkụ duo ha n’abalị,+ inye ha ìhè+ n’ụzọ ha kwesịrị iso.