Jenesis 30:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Rechel wee sị: “Mụ na nwanne m nwaanyị agbawo mgba tara akpụ. Emeriwokwa m ya!” O wee gụọ ya Naftalaị.+ Jenesis 46:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ụmụ ndị ikom Naftalaị+ bụ Jaziel na Gunaị+ na Jiza na Shilem.+ Ọnụ Ọgụgụ 26:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Naftalaị,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Ụmụ Jaziel+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Jaziel; ụmụ Gunaị+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Gunaị;
8 Rechel wee sị: “Mụ na nwanne m nwaanyị agbawo mgba tara akpụ. Emeriwokwa m ya!” O wee gụọ ya Naftalaị.+
48 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Naftalaị,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Ụmụ Jaziel+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Jaziel; ụmụ Gunaị+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Gunaị;