Abụ Ọma 78:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha wee nwaa Chineke ọnwụnwa n’ime obi ha+Site n’ikwu ka e nye mkpụrụ obi ha ihe ọ ga-eri.+ Abụ Ọma 78:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na ha enweghị okwukwe n’ebe Chineke nọ,+Ha atụkwasịghịkwa obi ná nzọpụta si n’aka ya.+ Abụ Ọma 106:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Kama ha nwere akpịrị ogologo n’ala ịkpa,+Wee lee Chineke ule n’ọzara.+