Ọpụpụ 16:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Nke a bụ ihe Jehova nyere n’iwu, ‘Kporonụ ụfọdụ n’ime ya, onye ọ bụla dị ka ihe ọ na-eri hà. Unu ga-ekporo otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ oma+ maka onye nke ọ bụla, dabere ná mkpụrụ obi ole onye ọ bụla n’ime unu nwere n’ụlọikwuu ya.’”
16 Nke a bụ ihe Jehova nyere n’iwu, ‘Kporonụ ụfọdụ n’ime ya, onye ọ bụla dị ka ihe ọ na-eri hà. Unu ga-ekporo otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ oma+ maka onye nke ọ bụla, dabere ná mkpụrụ obi ole onye ọ bụla n’ime unu nwere n’ụlọikwuu ya.’”