Diuterọnọmi 1:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ha wee weta ụfọdụ n’ime mkpụrụ nke ala+ ahụ ma welatara anyị ha, ha kọọrọ anyị, sị, ‘Ala ahụ Jehova bụ́ Chineke anyị na-enye anyị dị mma.’+
25 Ha wee weta ụfọdụ n’ime mkpụrụ nke ala+ ahụ ma welatara anyị ha, ha kọọrọ anyị, sị, ‘Ala ahụ Jehova bụ́ Chineke anyị na-enye anyị dị mma.’+