Ezikiel 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ị ga-anọzu ha. “Jirikwa akụkụ aka nri gị dinaa na nke abụọ, ị ga-eburukwa njehie ụlọ Juda ruo ụbọchị iri anọ.+ Ọ bụ otu ụbọchị maka otu afọ, otu ụbọchị maka otu afọ, ka m nyere gị.+
6 Ị ga-anọzu ha. “Jirikwa akụkụ aka nri gị dinaa na nke abụọ, ị ga-eburukwa njehie ụlọ Juda ruo ụbọchị iri anọ.+ Ọ bụ otu ụbọchị maka otu afọ, otu ụbọchị maka otu afọ, ka m nyere gị.+