Abụ Ọma 60:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 Chineke, ị jụwo anyị, ị wakpowo anyị,+I wewo iwe. Nabataghachi anyị.+ Abụ Ọma 108:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ́ bụghị gị, Chineke, bụ́ onye jụrụ anyị,+Onye na-adịghịkwa eso ndị agha anyị eje agha dị ka Chineke?+
11 Ọ́ bụghị gị, Chineke, bụ́ onye jụrụ anyị,+Onye na-adịghịkwa eso ndị agha anyị eje agha dị ka Chineke?+