Levitikọs 4:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 ma ọ bụ na e mere ka ọ mata mmehie o mere, mgbe ahụ, ọ ga-eweta obere nne+ ewu, nke ahụ́ dị mma, a ga-eji chụọ àjà maka mmehie o mere.
28 ma ọ bụ na e mere ka ọ mata mmehie o mere, mgbe ahụ, ọ ga-eweta obere nne+ ewu, nke ahụ́ dị mma, a ga-eji chụọ àjà maka mmehie o mere.