Levitikọs 24:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha wee jichie+ ya ruo mgbe a gwara ha ihe doro anya, dị ka okwu Jehova si dị.+