Ọnụ Ọgụgụ 26:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Otú ọ dị, ụmụ Kora anwụghị.+ 1 Ihe E Mere 6:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ndị a bụ ndị Devid+ nyere ọrụ ka ha na-eduzi ịbụ abụ n’ụlọ Jehova mgbe e debesịrị Igbe ahụ n’ebe ọ ga na-adị.+ 1 Ihe E Mere 6:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 nwa Tehat, nwa Asia, nwa Ebayasaf,+ nwa Kora,+
31 Ndị a bụ ndị Devid+ nyere ọrụ ka ha na-eduzi ịbụ abụ n’ụlọ Jehova mgbe e debesịrị Igbe ahụ n’ebe ọ ga na-adị.+