Ọnụ Ọgụgụ 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Mụ onwe m, lee! m na-akpọrọ ndị Livaị n’etiti ụmụ Izrel n’ọnọdụ nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ+ nke meghere akpa nwa n’etiti ụmụ Izrel; ndị Livaị ga-aghọkwa nke m. Ọnụ Ọgụgụ 3:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 “Kpọrọ ndị Livaị n’ọnọdụ ụmụ niile e bu ụzọ mụọ n’etiti ụmụ Izrel, chịrịkwa anụ ụlọ ndị Livaị n’ọnọdụ anụ ụlọ ha; ndị Livaị ga-aghọkwa nke m.+ Abụ m Jehova.
12 “Mụ onwe m, lee! m na-akpọrọ ndị Livaị n’etiti ụmụ Izrel n’ọnọdụ nwa ọ bụla e bu ụzọ mụọ+ nke meghere akpa nwa n’etiti ụmụ Izrel; ndị Livaị ga-aghọkwa nke m.
45 “Kpọrọ ndị Livaị n’ọnọdụ ụmụ niile e bu ụzọ mụọ n’etiti ụmụ Izrel, chịrịkwa anụ ụlọ ndị Livaị n’ọnọdụ anụ ụlọ ha; ndị Livaị ga-aghọkwa nke m.+ Abụ m Jehova.