1 Samuel 2:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 E wee si n’ebo Izrel dum họpụtara m ya,+ ịrụ ọrụ dị ka onye nchụàjà nakwa ịgbago n’elu ebe ịchụàjà m+ isure ihe nsure ọkụ, iyi efọd n’ihu m, ka m wee nye ụlọ nna nna gị àjà niile ụmụ Izrel na-esure n’ọkụ.+ Ndị Hibru 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mmadụ na-anarakwa ihe ùgwù a, ọ bụghị site n’ọchịchọ nke ya,+ kama naanị mgbe Chineke kpọrọ ya,+ dị nnọọ ka a kpọkwara Erọn.+
28 E wee si n’ebo Izrel dum họpụtara m ya,+ ịrụ ọrụ dị ka onye nchụàjà nakwa ịgbago n’elu ebe ịchụàjà m+ isure ihe nsure ọkụ, iyi efọd n’ihu m, ka m wee nye ụlọ nna nna gị àjà niile ụmụ Izrel na-esure n’ọkụ.+
4 Mmadụ na-anarakwa ihe ùgwù a, ọ bụghị site n’ọchịchọ nke ya,+ kama naanị mgbe Chineke kpọrọ ya,+ dị nnọọ ka a kpọkwara Erọn.+