15 Adịkwaghị m akpọ unu ndị ohu, n’ihi na ohu adịghị ama ihe nna ya ukwu na-eme. Kama ana m akpọ unu ndị enyi m,+ n’ihi na ihe niile m nụrụ n’ọnụ Nna m ka m mere ka unu mara.+
2 agwawo anyị okwu n’ọgwụgwụ ụbọchị ndị a+ site n’ọnụ Ọkpara ya,+ onye ọ họpụtara ka ọ bụrụ onye nketa nke ihe niile,+ onye o sikwa n’aka ya mee+ usoro ihe dị iche iche.