Ọpụpụ 21:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Onye ọ bụla kụgburu mmadụ, a ghaghị igbu ya.+ Ọnụ Ọgụgụ 35:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘Ọ bụrụ na ọ bụ mkpirikpi ígwè ka o ji kụgbuo ya, o gburu ọchụ.+ A ghaghị igbu onye ahụ gburu ọchụ.+ Diuterọnọmi 27:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke si n’ebe o zoro pụta kụgbuo mmadụ ibe ya.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)
16 “‘Ọ bụrụ na ọ bụ mkpirikpi ígwè ka o ji kụgbuo ya, o gburu ọchụ.+ A ghaghị igbu onye ahụ gburu ọchụ.+
24 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke si n’ebe o zoro pụta kụgbuo mmadụ ibe ya.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)