Ọnụ Ọgụgụ 31:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma ụmụ Izrel dọọrọ ndị inyom Midian na ụmụntakịrị ha n’agha;+ ha chịkọkwaara anụ ụlọ ha niile na anụmanụ ha niile, bukọrọkwa akụ̀ ha niile. Ọnụ Ọgụgụ 31:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Hapụrụnụ onwe unu ụmụntakịrị n’ime ụmụ nwaanyị ha ndụ, bụ́ ndị na-amaghị ihe bụ́ iso nwoke dinaa.+
9 Ma ụmụ Izrel dọọrọ ndị inyom Midian na ụmụntakịrị ha n’agha;+ ha chịkọkwaara anụ ụlọ ha niile na anụmanụ ha niile, bukọrọkwa akụ̀ ha niile.
18 Hapụrụnụ onwe unu ụmụntakịrị n’ime ụmụ nwaanyị ha ndụ, bụ́ ndị na-amaghị ihe bụ́ iso nwoke dinaa.+