Jenesis 14:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ha merikwara ndị Horaịt+ n’ugwu ha bụ́ Sia,+ ruo El-peran,+ nke dị n’ala ịkpa. Jenesis 36:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Sia onye Horaịt, bụ́ ndị bi n’ala ahụ:+ Lotan na Shobal na Zibiọn na Ena+ 1 Ihe E Mere 1:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ụmụ Lotan bụ Horaị na Homam. Nwanne Lotan nke nwaanyị bụ Timna.+