Jenesis 34:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jekọb wee nụ na o merụrụ Daịna ada ya. Ụmụ ya ndị ikom chị ìgwè anụ ụlọ ya nọrọ n’ọhịa;+ Jekọb wee gba nkịtị ruo mgbe ha lọtara.+ Ọpụpụ 22:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Ọ bụrụ na nwoke arata nwa agbọghọ na-amaghị nwoke nke a na-ekwebeghị nkwa ọlụlụ, ya na ya wee dinaa,+ ọ ghaghị ịkwụ ụgwọ isi ya+ wee lụwa ya.
5 Jekọb wee nụ na o merụrụ Daịna ada ya. Ụmụ ya ndị ikom chị ìgwè anụ ụlọ ya nọrọ n’ọhịa;+ Jekọb wee gba nkịtị ruo mgbe ha lọtara.+
16 “Ọ bụrụ na nwoke arata nwa agbọghọ na-amaghị nwoke nke a na-ekwebeghị nkwa ọlụlụ, ya na ya wee dinaa,+ ọ ghaghị ịkwụ ụgwọ isi ya+ wee lụwa ya.