Diuterọnọmi 22:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha ga-erikwa ya iwu otu narị shekel ọlaọcha ma were ya nye nna nwa agbọghọ ahụ, n’ihi na o wetaara nwa agbọghọ na-amaghị nwoke bụ́ onye Izrel aha ọjọọ;+ ọ ga-abụ nwunye ya. A gaghịkwa ekwe ka ọ gbaa ya alụkwaghịm ụbọchị ya niile.
19 Ha ga-erikwa ya iwu otu narị shekel ọlaọcha ma were ya nye nna nwa agbọghọ ahụ, n’ihi na o wetaara nwa agbọghọ na-amaghị nwoke bụ́ onye Izrel aha ọjọọ;+ ọ ga-abụ nwunye ya. A gaghịkwa ekwe ka ọ gbaa ya alụkwaghịm ụbọchị ya niile.