1 Samuel 30:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Devid wee sị ya: “Ị̀ ga-eduga m n’ebe ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ahụ nọ?” O wee zaa, sị: “Jiri Chineke ṅụọrọ m iyi+ na ị gaghị egbu m, nakwa na ị gaghị enyefe m n’aka nna m ukwu,+ m ga-edugakwa gị n’ebe ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ahụ nọ.”
15 Devid wee sị ya: “Ị̀ ga-eduga m n’ebe ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ahụ nọ?” O wee zaa, sị: “Jiri Chineke ṅụọrọ m iyi+ na ị gaghị egbu m, nakwa na ị gaghị enyefe m n’aka nna m ukwu,+ m ga-edugakwa gị n’ebe ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ahụ nọ.”