Levitikọs 25:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Enyela ya ego wee chọọ ka o nye gị ọmụrụ nwa,+ enyekwala ya ihe oriri gị wee nara ya ụma.