Matiu 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’oge ahụ, Jizọs gafeere ubi ọka wit n’ụbọchị izu ike.+ Agụụ gụwara ndị na-eso ụzọ ya, ha wee malite ịghọrọ ụyọkọ ọka wit na-ata.+ Luk 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma o si n’ubi ọka wit na-agafe n’ụbọchị izu ike, ndị na-eso ụzọ ya nọkwa na-aghọrọ+ ụyọkọ ọka wit, na-agbachasị, na-ata.+
12 N’oge ahụ, Jizọs gafeere ubi ọka wit n’ụbọchị izu ike.+ Agụụ gụwara ndị na-eso ụzọ ya, ha wee malite ịghọrọ ụyọkọ ọka wit na-ata.+
6 Ma o si n’ubi ọka wit na-agafe n’ụbọchị izu ike, ndị na-eso ụzọ ya nọkwa na-aghọrọ+ ụyọkọ ọka wit, na-agbachasị, na-ata.+