Matiu 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị Farisii wee bịakwute ya, buru n’uche ka ha nwaa ya ọnwụnwa, sị: “Iwu ọ̀ kwadoro ka nwoke gbaa nwunye ya alụkwaghịm n’ihi ụdị ihe ọ bụla?”+ Matiu 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee sị ha: “Mozis kwetara ka unu na-agba nwunye unu alụkwaghịm n’ihi na obi kpọrọ unu nkụ,+ ma ọ bụghị otú ahụ ka ọ dị site ná mmalite.+
3 Ndị Farisii wee bịakwute ya, buru n’uche ka ha nwaa ya ọnwụnwa, sị: “Iwu ọ̀ kwadoro ka nwoke gbaa nwunye ya alụkwaghịm n’ihi ụdị ihe ọ bụla?”+
8 O wee sị ha: “Mozis kwetara ka unu na-agba nwunye unu alụkwaghịm n’ihi na obi kpọrọ unu nkụ,+ ma ọ bụghị otú ahụ ka ọ dị site ná mmalite.+