Ọpụpụ 22:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụrụ na e nwee ka i si mekpaa ya ahụ́, ọ bụrụ na o tikuo m, aghaghị m ịnụ mkpu ákwá ya;+ Job 34:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ka e wee mee ka mkpu ákwá nke onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ruo ya ntị;O wee nụ mkpu ákwá nke ndị nọ n’ahụhụ.+ Abụ Ọma 25:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jehova, ọ bụ gị ka m na-enye mkpụrụ obi m.+ Abụ Ọma 86:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mee ka mkpụrụ obi ohu gị ṅụrịa ọṅụ,+N’ihi na ọ bụ gị, Jehova, ka m na-enye mkpụrụ obi m.+ Ilu 22:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na Jehova ga-ekpechitere ha ọnụ ha,+ ọ ga-anapụkwa ndị na-apụnara ha ihe mkpụrụ obi ha.+ Jems 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Lee! Ụgwọ nke unu kwesịrị ịkwụ ndị ọrụ bụ́ ndị weere unu ihe ubi, nke unu na-ekweghị akwụ ha,+ na-eti mkpu,+ mkpu enyemaka+ nke ndị na-ewe ihe ubi na-eti eruwokwa Jehova nke ụsụụ ndị agha ntị.+
28 Ka e wee mee ka mkpu ákwá nke onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ruo ya ntị;O wee nụ mkpu ákwá nke ndị nọ n’ahụhụ.+
4 Lee! Ụgwọ nke unu kwesịrị ịkwụ ndị ọrụ bụ́ ndị weere unu ihe ubi, nke unu na-ekweghị akwụ ha,+ na-eti mkpu,+ mkpu enyemaka+ nke ndị na-ewe ihe ubi na-eti eruwokwa Jehova nke ụsụụ ndị agha ntị.+