Ilu 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’egbugbere ọnụ onye nwere nghọta ka a na-achọta amamihe,+ ma ụtarị bụ maka azụ onye na-enweghị uche.+ Ilu 20:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Itipụ mmadụ ọnyá na-ehichapụ ihe ọjọọ;+ ụtarị na-ehichakwa ime ime afọ.+ Ilu 26:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Apịpịa bụ maka ịnyịnya,+ eriri nchịkwa+ bụ maka ịnyịnya ibu, ụtarị bụkwa maka azụ ndị nzuzu.+ Ndị Hibru 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ọ bụrụ na okwu ahụ e kwuru site n’ọnụ ndị mmụọ ozi+ guzosiri ike, ọ bụrụkwa na e nyere ntaramahụhụ maka mmebi iwu na omume nnupụisi ọ bụla dị ka ikpe ziri ezi si dị;+
13 N’egbugbere ọnụ onye nwere nghọta ka a na-achọta amamihe,+ ma ụtarị bụ maka azụ onye na-enweghị uche.+
2 N’ihi na ọ bụrụ na okwu ahụ e kwuru site n’ọnụ ndị mmụọ ozi+ guzosiri ike, ọ bụrụkwa na e nyere ntaramahụhụ maka mmebi iwu na omume nnupụisi ọ bụla dị ka ikpe ziri ezi si dị;+