Ọpụpụ 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Egwu na ụjọ ga-ejide ha.+N’ihi otú ogwe aka gị si dị ukwuu, ha ga-edere duu dị ka nkume,Ruo mgbe ndị gị+ gafeere, Jehova,Ruo mgbe ndị i kere+ gafeere.+ Abụ Ọma 36:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Mmebi iwu na-agwa onye ajọ omume okwu n’ime obi ya;+Ọ dịghị atụ egwu Chineke.+ Ndị Rom 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ha adịghị atụ egwu Chineke.”+
16 Egwu na ụjọ ga-ejide ha.+N’ihi otú ogwe aka gị si dị ukwuu, ha ga-edere duu dị ka nkume,Ruo mgbe ndị gị+ gafeere, Jehova,Ruo mgbe ndị i kere+ gafeere.+