-
Diuterọnọmi 16:11Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
11 Ị ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị,+ gị na nwa gị nwoke na nwa gị nwaanyị na ohu gị nwoke na ohu gị nwaanyị na onye Livaị nke bi n’obodo gị na onye mbịarambịa+ na nwa na-enweghị nna+ nakwa nwaanyị di ya nwụrụ,+ bụ́ ndị nọ n’etiti unu, n’ebe ahụ Jehova bụ́ Chineke gị ga-ahọrọ ime ka aha ya biri.+
-