Diuterọnọmi 7:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ị ga-akpọ ihe oyiyi a pịrị apị nke chi ha ọkụ.+ Ka agụụ ọlaọcha na ọlaedo dị na ha ghara ịgụ gị,+ ewerekwala ya,+ ka ọ ghara ịmata gị n’ọnyà;+ n’ihi na ọ bụ ihe arụ+ n’anya Jehova bụ́ Chineke gị. Diuterọnọmi 29:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Unu nọkwa na-ahụ ihe arụ ha na arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị,+ bụ́ osisi na nkume, ọlaọcha na ọlaedo, ndị ha nwere;)
25 Ị ga-akpọ ihe oyiyi a pịrị apị nke chi ha ọkụ.+ Ka agụụ ọlaọcha na ọlaedo dị na ha ghara ịgụ gị,+ ewerekwala ya,+ ka ọ ghara ịmata gị n’ọnyà;+ n’ihi na ọ bụ ihe arụ+ n’anya Jehova bụ́ Chineke gị.
17 Unu nọkwa na-ahụ ihe arụ ha na arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị,+ bụ́ osisi na nkume, ọlaọcha na ọlaedo, ndị ha nwere;)