Levitikọs 19:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “‘Akọchala onye ntị chiri, edebekwala ihe mkpọbi ụkwụ n’ihu onye ìsì;+ tụọ egwu Chineke gị.+ Abụ m Jehova.
14 “‘Akọchala onye ntị chiri, edebekwala ihe mkpọbi ụkwụ n’ihu onye ìsì;+ tụọ egwu Chineke gị.+ Abụ m Jehova.