Diuterọnọmi 29:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ihe ndị a bụ okwu ọgbụgba ndụ nke Jehova nyere Mozis iwu ka ya na ndị Izrel gbaa n’ala Moab ma e wezụga ọgbụgba ndụ ahụ ya na ha gbara na Horeb.+ Diuterọnọmi 29:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ihe e zoro ezo+ dịịrị Jehova bụ́ Chineke anyị, ma ihe e kpughere ekpughe+ dịịrị anyị, dịkwara ụmụ anyị ruo mgbe a na-akaghị aka, ka anyị wee mee ihe niile e kwuru n’iwu a.+
29 Ihe ndị a bụ okwu ọgbụgba ndụ nke Jehova nyere Mozis iwu ka ya na ndị Izrel gbaa n’ala Moab ma e wezụga ọgbụgba ndụ ahụ ya na ha gbara na Horeb.+
29 “Ihe e zoro ezo+ dịịrị Jehova bụ́ Chineke anyị, ma ihe e kpughere ekpughe+ dịịrị anyị, dịkwara ụmụ anyị ruo mgbe a na-akaghị aka, ka anyị wee mee ihe niile e kwuru n’iwu a.+