Diuterọnọmi 27:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke na-etinyeghị ihe e kwuru n’iwu a n’ọrụ site n’ime ya.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’) Diuterọnọmi 28:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na i geghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’ilezi anya debe iwu ya niile na ụkpụrụ ya ndị m na-enye gị taa, nkọcha a niile ga-abịakwasị gị ma chụkwute gị:+
26 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke na-etinyeghị ihe e kwuru n’iwu a n’ọrụ site n’ime ya.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)
15 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na i geghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’ilezi anya debe iwu ya niile na ụkpụrụ ya ndị m na-enye gị taa, nkọcha a niile ga-abịakwasị gị ma chụkwute gị:+