Diuterọnọmi 28:63 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 63 “Ọ ga-erukwa na dị nnọọ ka Jehova nwere aṅụrị n’ihi unu imere unu ihe ọma na ime ka unu mụbaa,+ otú ahụ ka Jehova ga-enwe aṅụrị n’ihi unu ibibi unu na ịla unu n’iyi;+ a ga-efopụkwa unu n’ala ahụ ị na-aga inweta.+ Jeremaya 32:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 M ga-enwe aṅụrị n’imere ha ihe ọma,+ m ga-eji obi m dum na mkpụrụ obi m dum kụọ ha n’ala a+ dị ka osisi n’ikwesi ntụkwasị obi.’”
63 “Ọ ga-erukwa na dị nnọọ ka Jehova nwere aṅụrị n’ihi unu imere unu ihe ọma na ime ka unu mụbaa,+ otú ahụ ka Jehova ga-enwe aṅụrị n’ihi unu ibibi unu na ịla unu n’iyi;+ a ga-efopụkwa unu n’ala ahụ ị na-aga inweta.+
41 M ga-enwe aṅụrị n’imere ha ihe ọma,+ m ga-eji obi m dum na mkpụrụ obi m dum kụọ ha n’ala a+ dị ka osisi n’ikwesi ntụkwasị obi.’”