15 Ugbu a, ọ bụrụ na ọ dị njọ n’anya unu ife Jehova, họrọnụ taa onye unu ga-efe,+ ma ọ̀ bụ chi niile nna nna unu hà, bụ́ ndị biri n’ofe Osimiri, fere+ ma ọ̀ bụ chi niile nke ndị Amọraịt unu bi n’ala ha.+ Ma mụ onwe m na ezinụlọ m, anyị ga-efe Jehova.”+