Ọpụpụ 23:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na mmụọ ozi m ga-ebutere gị ụzọ, n’ezie, ọ ga-akpọbata gị n’ala ndị Amọraịt na nke ndị Het na nke ndị Perizaịt na nke ndị Kenan, ndị Haịvaịt na ndị Jibọs, m ga-ekpochapụkwa ha.+ Diuterọnọmi 29:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ikpeazụ, unu rutere ebe a, Saịhọn eze Heshbọn+ na Ọg+ eze Beshan pụtakwara ibuso anyị agha, ma anyị meriri ha.+
23 N’ihi na mmụọ ozi m ga-ebutere gị ụzọ, n’ezie, ọ ga-akpọbata gị n’ala ndị Amọraịt na nke ndị Het na nke ndị Perizaịt na nke ndị Kenan, ndị Haịvaịt na ndị Jibọs, m ga-ekpochapụkwa ha.+
7 N’ikpeazụ, unu rutere ebe a, Saịhọn eze Heshbọn+ na Ọg+ eze Beshan pụtakwara ibuso anyị agha, ma anyị meriri ha.+