Ọpụpụ 32:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’echi ya, ha biliri n’isi ụtụtụ, ha wee malite ịchụ àjà nsure ọkụ na àjà udo. E mesịa, ndị Izrel nọdụrụ ala iri ihe oriri na ịṅụ ihe ọṅụṅụ. Ha wee bilie ikpori ndụ.+
6 N’echi ya, ha biliri n’isi ụtụtụ, ha wee malite ịchụ àjà nsure ọkụ na àjà udo. E mesịa, ndị Izrel nọdụrụ ala iri ihe oriri na ịṅụ ihe ọṅụṅụ. Ha wee bilie ikpori ndụ.+