Ọpụpụ 34:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova wee gbadata+ n’ígwé ojii ahụ wee soro ya guzoro n’ebe ahụ ma kpọsaa aha Jehova.+ Abụ Ọma 105:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 105 Keleenụ Jehova, kpọkuonụ aha ya,+Meenụ ka a mara ọrụ ya n’etiti ndị dị iche iche.+ Jọn 17:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Emewokwa m ka ha mara aha gị,+ m ga-emekwa ka a mara ya, ka ịhụnanya i nwere n’ebe m nọ wee dịrị n’ime ha, mụ na ha adịkwa n’otu.”+
26 Emewokwa m ka ha mara aha gị,+ m ga-emekwa ka a mara ya, ka ịhụnanya i nwere n’ebe m nọ wee dịrị n’ime ha, mụ na ha adịkwa n’otu.”+