Diuterọnọmi 28:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Mgbe ahụ, ị ga-eri mkpụrụ nke afọ gị, bụ́ anụ ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom,+ bụ́ ndị Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị, n’ihi otú nnọchibido ndị iro gị ga-anọchibido gị ga-esi siere gị ike ma nye gị nsogbu.
53 Mgbe ahụ, ị ga-eri mkpụrụ nke afọ gị, bụ́ anụ ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom,+ bụ́ ndị Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị, n’ihi otú nnọchibido ndị iro gị ga-anọchibido gị ga-esi siere gị ike ma nye gị nsogbu.