Jenesis 49:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ndị a niile bụ ebo iri na abụọ nke Izrel, ọ bụkwa ihe a ka nna ha gwara ha mgbe ọ nọ na-agọzi ha. Ọ gọziri onye ọ bụla n’ime ha dị ka ngọzi ya si dị.+ Luk 24:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 O duuru ha garuo Betani, o wee chịlie aka ya ma gọzie ha.+
28 Ndị a niile bụ ebo iri na abụọ nke Izrel, ọ bụkwa ihe a ka nna ha gwara ha mgbe ọ nọ na-agọzi ha. Ọ gọziri onye ọ bụla n’ime ha dị ka ngọzi ya si dị.+