Abụ Ọma 68:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ụgbọ ịnyịnya agha Chineke dị iri puku kwuru iri puku, puku kwuru puku.+Jehova esiwo na Saịnaị bata n’ebe nsọ ya.+
17 Ụgbọ ịnyịnya agha Chineke dị iri puku kwuru iri puku, puku kwuru puku.+Jehova esiwo na Saịnaị bata n’ebe nsọ ya.+