Malakaị 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Ma ọgbụgba ndụ m, bụ́ nke ndụ na nke udo,+ dị n’ebe ọ nọ, m wee were ya na-enye ya, ka o wee tụọ egwu m. O wee na-atụ egwu m;+ ee, ụjọ jidere ya n’ihi aha m.+
5 “Ma ọgbụgba ndụ m, bụ́ nke ndụ na nke udo,+ dị n’ebe ọ nọ, m wee were ya na-enye ya, ka o wee tụọ egwu m. O wee na-atụ egwu m;+ ee, ụjọ jidere ya n’ihi aha m.+