Abụ Ọma 33:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Obi ụtọ na-adịrị mba nke Jehova bụ Chineke ya,+Bụ́ ndị ọ họọrọ ịbụ ihe nketa ya.+ Abụ Ọma 144:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Obi ụtọ na-adịrị ndị ọ dịrị nnọọ otú ahụ!”Obi ụtọ na-adịrị ndị Chineke ha bụ Jehova!+ Abụ Ọma 146:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Obi ụtọ na-adịrị onye nwere Chineke nke Jekọb dị ka onye na-enyere ya aka,+Onye olileanya ya dị n’ebe Jehova bụ́ Chineke ya nọ,+
5 Obi ụtọ na-adịrị onye nwere Chineke nke Jekọb dị ka onye na-enyere ya aka,+Onye olileanya ya dị n’ebe Jehova bụ́ Chineke ya nọ,+