Diuterọnọmi 34:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova wee sị ya: “Nke a bụ ala ahụ m ṅụụrụ Ebreham, Aịzik na Jekọb iyi inye ha, sị, ‘Mkpụrụ gị ka m ga-enye ya.’+ Emewo m ka i jiri anya gị hụ ya, n’ihi na ị gaghị agafe wee ruo ebe ahụ.”+
4 Jehova wee sị ya: “Nke a bụ ala ahụ m ṅụụrụ Ebreham, Aịzik na Jekọb iyi inye ha, sị, ‘Mkpụrụ gị ka m ga-enye ya.’+ Emewo m ka i jiri anya gị hụ ya, n’ihi na ị gaghị agafe wee ruo ebe ahụ.”+