Abụ Ọma 119:100 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 100 Ana m eji nghọta eme ihe karịa ndị okenye,+N’ihi na edebewo m iwu gị.+ Ilu 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Amamihe bụ isi.+ Nweta amamihe; were ihe niile ị na-enweta nweta nghọta.+