Ilu 22:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Zụlite nwata dị ka ụzọ kwesịrị ya si dị;+ ọbụna mgbe o mere okenye, ọ gaghị ahapụ ya.+ Ndị Efesọs 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Unu ndị bụ́ nna, unu emela ụmụ unu ihe iwe,+ kama na-azụlitenụ ha+ n’ọzụzụ+ na nduzi echiche+ nke si n’aka Jehova.
4 Unu ndị bụ́ nna, unu emela ụmụ unu ihe iwe,+ kama na-azụlitenụ ha+ n’ọzụzụ+ na nduzi echiche+ nke si n’aka Jehova.