Diuterọnọmi 6:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi ya, Jehova nyere anyị iwu ka anyị debe ụkpụrụ ndị a niile,+ ịtụ egwu Jehova bụ́ Chineke anyị ka o wee dịrị anyị mma mgbe niile,+ ka anyị wee dịrị ndụ dị ka anyị dị taa.+ Joshụa 23:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nọrọkwanụ na nche mgbe niile+ maka mkpụrụ obi unu site n’ịhụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya.+
24 N’ihi ya, Jehova nyere anyị iwu ka anyị debe ụkpụrụ ndị a niile,+ ịtụ egwu Jehova bụ́ Chineke anyị ka o wee dịrị anyị mma mgbe niile,+ ka anyị wee dịrị ndụ dị ka anyị dị taa.+