Diuterọnọmi 5:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ihi na, ònye n’etiti anụ ahụ́ niile nụtụrụla olu Chineke nke dị ndụ+ ka o si n’etiti ọkụ na-ekwu okwu dị ka anyị nụrụ ya ma ka dịrị ndụ?
26 N’ihi na, ònye n’etiti anụ ahụ́ niile nụtụrụla olu Chineke nke dị ndụ+ ka o si n’etiti ọkụ na-ekwu okwu dị ka anyị nụrụ ya ma ka dịrị ndụ?