Jenesis 48:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee sị m, ‘Lee, m ga-eme ka ị mụọ ọmụmụ,+ m ga-emekwa ka ị dị ọtụtụ, m ga-eme ka ị ghọọ ìgwè ndị dị iche iche,+ m ga-enyekwa mkpụrụ gị ga-anọchi gị ala a ka ọ bụrụ ihe onwunwe ha ruo mgbe a na-akaghị aka.’+
4 O wee sị m, ‘Lee, m ga-eme ka ị mụọ ọmụmụ,+ m ga-emekwa ka ị dị ọtụtụ, m ga-eme ka ị ghọọ ìgwè ndị dị iche iche,+ m ga-enyekwa mkpụrụ gị ga-anọchi gị ala a ka ọ bụrụ ihe onwunwe ha ruo mgbe a na-akaghị aka.’+