Diuterọnọmi 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Ndị a bụ okwu Mozis gwara Izrel dum n’ógbè Jọdan+ nke dị n’ala ịkpa, na mbara ọzara nke dị n’ihu Sọf, n’agbata Peran+ na Tofel na Leban na Hazirọt+ na Daịzahab, Diuterọnọmi 29:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Unu niile guzo n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu taa, ya bụ, ndị isi nke ebo unu niile, ndị okenye unu na ndị isi unu, nwoke ọ bụla n’Izrel,+
1 Ndị a bụ okwu Mozis gwara Izrel dum n’ógbè Jọdan+ nke dị n’ala ịkpa, na mbara ọzara nke dị n’ihu Sọf, n’agbata Peran+ na Tofel na Leban na Hazirọt+ na Daịzahab,
10 “Unu niile guzo n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu taa, ya bụ, ndị isi nke ebo unu niile, ndị okenye unu na ndị isi unu, nwoke ọ bụla n’Izrel,+