Ọpụpụ 20:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mmadụ niile nọ na-anụ ụda égbè eluigwe na ụda opi ahụ, na-ahụkwa àmụ̀mà na-egbunụ nakwa ka ugwu ahụ na-akwụ anwụrụ. Mgbe ha hụrụ ya, ha mara jijiji ma guzoro n’ebe dịtụ anya.+ Ndị Hibru 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na unu abịarubeghị nso n’ihe ahụ nke a pụrụ imetụ aka,+ nke a mụnyekwara ọkụ,+ na ígwé ojii na oké ọchịchịrị na oké ifufe,+
18 Mmadụ niile nọ na-anụ ụda égbè eluigwe na ụda opi ahụ, na-ahụkwa àmụ̀mà na-egbunụ nakwa ka ugwu ahụ na-akwụ anwụrụ. Mgbe ha hụrụ ya, ha mara jijiji ma guzoro n’ebe dịtụ anya.+
18 N’ihi na unu abịarubeghị nso n’ihe ahụ nke a pụrụ imetụ aka,+ nke a mụnyekwara ọkụ,+ na ígwé ojii na oké ọchịchịrị na oké ifufe,+