Diuterọnọmi 11:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Unu makwaara nke ọma taa (n’ihi na ọ bụghị ụmụ unu ka m na-agwa okwu, bụ́ ndị na-amaghị, ndị na-ahụghịkwa ịdọ aka ná ntị Jehova+ bụ́ Chineke unu, ịdị ukwuu+ ya, aka ya dị ike+ na ogwe aka ọ gbatịrị agbatị,+
2 Unu makwaara nke ọma taa (n’ihi na ọ bụghị ụmụ unu ka m na-agwa okwu, bụ́ ndị na-amaghị, ndị na-ahụghịkwa ịdọ aka ná ntị Jehova+ bụ́ Chineke unu, ịdị ukwuu+ ya, aka ya dị ike+ na ogwe aka ọ gbatịrị agbatị,+